Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 9-​15

LUK 8-9

Julaị 9-​15
  • Abụ nke 13 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Olee Ihe A Chọrọ n’Aka Onye Na-eso Ụzọ Jizọs?”: (Nkeji 10)

    • Luk 9:57, 58—Ndị na-eso ụzọ Jizọs kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi (it-2 494)

    • Luk 9:59, 60—Ndị na-eso ụzọ Jizọs kwesịrị ibute ihe gbasara Alaeze Chineke ụzọ ná ndụ ha (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 9:61, 62—Ndị na-eso ụzọ Jizọs agaghị ekwe ka ihe ndị dị n’ụwa megharịa ha anya (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ndị a; w12 4/15 15-16 ¶11-13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 8:3—Olee otú Ndị Kraịst ndị a si “na-ejere” Jizọs na ndịozi ya ozi? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 9:49, 50—Gịnị mere Jizọs egbochighị otu nwoke ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’agbanyeghị na nwoke ahụ abụghị onye na-eso ụzọ ya? (w08 3/15 31 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 8:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w12 3/15 27-28 ¶11-15—Isiokwu: Ànyị Kwesịrị Ịkwa Ụta Maka Ihe Ọ Bụla Anyị Hapụrụ n’Ihi Alaeze Chineke?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ