USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị 2016
Ihe I Nwere Ike Ikwu
Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Ụlọ Nche na broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi enye ha.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Toonụ Jehova, Onye Na-anụ Ekpere
Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-etinye nkwa anyị kwere Chineke n’ekpere? Olee otú ekpere gị ga-esi egosi na ị tụkwasịrị Jehova obi? (Abụ Ọma 61-65)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Anyị Ga-enwe Ike Ịna-eto Chineke ma Ọ Bụrụ na Anyị Anaghị Ebi Ndụ Okomoko
Olee ihe ndị ị ga-eji oge gị na-eme ma ọ bụrụ na ị naghị ebi ndụ okomoko? Olee otú ị ga-esi ebi ndụ ka Jizọs?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi
Gịnị ka anyị ga-amụta n’otú Devid si fee Chineke? Gịnị ka anyị ga-eme ma ọ bụrụ na ofufe Chineke na-anụ anyị ọkụ n’obi? (Abụ Ọma 69-72)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ì Nwere Ike Iji Otu Afọ Nwalee Ya?
Onye ọ bụla nwalere ịsụ ụzọ ga-enwe ezigbo obi ụtọ, Jehova ga-agọzikwa ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Otú Ọsụ Ụzọ Ga-esi Na-arụzu Awa Ya
O nwere ike iju gị anya ma ị chọpụta na ndị na-akpa afọ ha na ndị ahụ́ na-adịchaghị nwedịrị ike ịna-ezi ozi ọma oge niile.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-echeta Ihe Niile Jehova Mere
Olee ihe ndị so n’ihe Jehova mere? Olee otú ichebara ihe ndị ahụ echiche ga-esi abara anyị uru? (Abụ Ọma 74-78)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ònye Kacha Mkpa ná Ndụ Gị?
Onye dere Abụ Ọma nke 83 gosiri na ọ bụ Jehova kacha mkpa ná ndụ ya. Olee otú anyịnwa ga-esi eme ka ya?