Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 25-31

ABỤ ỌMA 79-86

Julaị 25-31
  • Abụ nke 138 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 111

  • Chineke Ò Nwere Aha?: (Nkeji 15) A ga-ebu ụzọ kpọnye vidio bụ́ Chineke Ò Nwere Aha?. (Gaa na jw.org/ig pịa IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa AKWỤKWỌ NA BROSHỌ. Chọta broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Mepezie isiokwu bụ́ “Ònye Bụ Chineke?” ka ị hụ vidio ahụ.) Tụlezienụ ajụjụ ndị a: Olee otú anyị ga-esi jiri vidio a zie mmadụ ozi ọma mgbe anyị na-anọghị n’ozi, n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị, nakwa n’ụlọ n’ụlọ? Olee ahụmahụ dị ụtọ i nwere mgbe i ji vidio a zie mmadụ ozi ọma?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 20 ¶14-26, na igbe dị na peeji nke 179

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ ọhụrụ a ka ha gee. Ya kpọchaa, gwa ụmụnna ka ha bụzie ya.