Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi
Anyị kwesịrị igosi na anyị na-anụ ọkụ n’obi n’ofufe Jehova
-
Devid ji ịnụ ọkụ n’obi fee Jehova ná ndụ ya niile
-
Devid agbachighị nkịtị mgbe a na-ama Jehova aka ma ọ bụ na-akọcha aha ya
Ndị torola eto kwesịrị inyere ndị na-eto eto aka ka ha na-anụ ọkụ n’obi
-
O nwere ike ịbụ Devid dere Abụ Ọma nke 71. O kwuru na ya chọrọ ịkọrọ ndị a ka ga-amụ n’ọdịnihu banyere Jehova
-
Ndị nne na nna na ndị ọzọ torola eto kwesịrị ịna-akụziri ndị na-eto eto gbasara Jehova
Otú anyị si anụ ọkụ n’obi ga-eme ka anyị na-agwa ndị ọzọ ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ
-
Amaokwu nke 3
—Mmadụ niile ga-adị n’udo -
Amaokwu nke 12
—A ga-anapụta ndị ogbenye -
Amaokwu nke 14
—Ime ihe ike ga-akwụsị -
Amaokwu nke 16
—Nri ga-eju ebe niile