Toonụ Jehova, Onye Na-anụ Ekpere
Rịọ Jehova ka o nyere gị aka imezu nkwa i kwere ya
Ịkọrọ Jehova ihe ọ bụla na-enye gị nsogbu n’obi na-egosi na ị tụkwasịrị ya obi
-
Otu n’ime ihe ndị ga-eme ka ekpere anyị bụrụ nke dị mma bụ ịgwa Chineke otú obi dị anyị
-
Anyị ga-aka ama mgbe Jehova zara ekpere anyị ma anyị na-akpọ okwu aha mgbe anyị na-ekpe ekpere
Jehova na-anụ ekpere ndị niile na-erubere ya isi
-
Jehova na-anụ ekpere ndị ji obi ha niile chọọ ịmara ya, ma chọọ ịna-erubere ya isi
-
Anyị nwere ike ikpe ekpere mgbe ọ bụla anyị chọrọ
Dee ihe ndị ị ga-etinye n’ekpere.