Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na ọ bụghị Chineke na-akpata ahụhụ anyị na-ata?

Amaokwu Baịbụl: Jems 1:13

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

Nletaghachi

Ajụjụ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?

Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 5:19

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ahụhụ anyị na-ata?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: