Ọgọst 2-8
DIUTERỌNỌMI 22-23
Abụ nke 1 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Anụmanụ Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 23:19, 20—Gịnị mere onye Izrel nwere ike iji nara onye mba ọzọ ọmụrụ nwa ma ọ gaghị ana onye Izrel ibe ya ọmụrụ nwa? (it-1 600)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 23:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi.
Okwu: (Nkeji 5) g 5/15 15—Isiokwu: Igbu Ụmụ Anụmanụ Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 13 ¶8-16 na igbe dị na peeji nke 105
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 77 na Ekpere