AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Anụmanụ Kpọrọ Ihe
Onye hụrụ anụmanụ nọ ná nsogbu ekwesịghị ịhapụ ya (Diut. 22:4; it-1 375-376)
E kwesịghị ime nne nnụnụ ihe ọjọọ (Diut. 22:6, 7; it-1 621 ¶1)
A gaghị ejikọta anụmanụ abụọ ike ha na-ahaghị otu ma jiri ha na-akọ ihe (Diut. 22:10; w03 10/15 32 ¶1-2)
Otú anyị si emeso ụmụ anụmanụ ihe dị Jehova mkpa. Anyị ekwesịghị iji obi ọjọọ na-emeso ha ihe ma ọ bụ na-egbu ha naanị iji mere ihe egwuregwu.—Ilu 12:10.