Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgọst 23-29

DIUTERỌNỌMI 29-30

Ọgọst 23-29

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ife Jehova Esighị Oké Ike”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Diut. 29:4—Olee otú akụkọ ụmụ Izrel si bụụrụ anyị ihe ịdọ aka ná ntị? (it-1 665 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 29:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ