AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ife Jehova Esighị Oké Ike
Ịmụta iwu Chineke na irube isi na ya abụghị ihe anyị na-agaghị emeli (Diut. 30:11-14; w09 11/1 31 ¶2)
Jehova nyere onye ọ bụla n’ime anyị ohere ime nhọrọ (Diut. 30:15; w09 11/1 31 ¶1)
Jehova na-agba anyị ume ka anyị họrọ ndụ (Diut. 30:19; w09 11/1 31 ¶4)
Ọ bụrụ na anyị ana-eso nduzi Jehova, kwekwa ka ọ na-enye anyị ike, ife ya agaghị esiri anyị oké ike.