Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Inwe Obi Ike Esighị Oké Ike

Inwe Obi Ike Esighị Oké Ike

Inwe obi ike pụtara mmadụ ịdị ike ma ọ bụ ịkata obi. Ọ pụtaghị na onye ahụ enwetụghị mgbe ọ na-atụ ụjọ. Kama, ọ pụtara mmadụ ime ihe o kwesịrị ime n’agbanyeghị na ụjọ ji ya. Ọ bụ Jehova na-eme ka anyị nwee obi ike nke ezigbo ya. (Ọma 28:7) Olee otú ndị na-eto eto ga-esi gosi na ha nwere obi ike?

LEENỤ VIDIO BỤ́ ṄOMIE NDỊ NWERE OBI IKE, Ọ BỤGHỊ NDỊ ỤJỌ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee nsogbu ndị na-abịara ndị na-eto eto na-eme ka ọ dị mkpa ka ha gosi na ha nwere obi ike?

  • Olee akụkọ Baịbụl ndị na-eme ka anyị nwee obi ike?

  • Olee otú obi ike anyị si abara anyị na ndị ọzọ uru?