Ọgọst 30–Septemba 5
DIUTERỌNỌMI 31-32
Abụ nke 78 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mụta Ihe n’Ihe Atụ Ndị Dị n’Abụ E Si n’Ike Mmụọ Nsọ Dee”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 31:12—Olee otú ndị nne na nna bụ́ Ndị Kraịst nwere ike isi mee ihe e kwuru n’amaokwu a? (w04 9/15 27 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 32:36-52 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Jirizie amaokwu Baịbụl dabara n’ọnọdụ onye nwe ụlọ zie ya ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Okwu: (Nkeji 5) w07 5/15 15-16—Isiokwu: Ụmụ Gị Na-ele Ihe Ị Na-eme! (th ihe ọmụmụ nke 16)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mụta Ihe n’Àgwà Ọma Ndị Na-edu Ndú: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ ‘Na-echetanụ Ndị Na-edu Ndú’ (Hib. 13:7). Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ a: Olee ihe anyị mụtara n’akụkọ ụmụnna ndị a: T. J. Sullivan, George Gangas, Karl Klein, na Daniel Sydlik?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 14 ¶11-20
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 128 na Ekpere