AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe
Nwoke lụrụ nwaanyị ọhụrụ agaghị aga agha ruo otu afọ (Diut. 24:5; it-2 1196 ¶4)
A na-elekọta ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ (Diut. 24:19-21; it-1 963 ¶2)
A haziri ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ na-amụtaghị nwa nwee ike ịmụta nwa (Diut. 25:5, 6; w11 3/1 23)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi gosi na m na-echebara ụmụ nwaanyị ndị nọ n’ezinụlọ m na ndị nọ n’ọgbakọ echiche ma na-akwanyere ha ùgwù?’