Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe

Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe

Mba Izrel na-enyere ndị ogbenye na ndị na-enweghị ihe nketa aka (Diut. 14:28, 29; it-2 1110 ¶3)

N’afọ izu ike ọ bụla, ‘a na-akagbu’ ụgwọ ọ bụla onye Izrel ji (Diut. 15:1-3; it-2 833)

E nwee onye Izrel ọ bụla rere onwe ya ịgba ohu, a na-ahapụ ya ka o nwere onwe ya n’afọ nke asaa, nna ya ukwu ga-enyekwa ya onyinye (Diut. 15:12-14; it-2 978 ¶6)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ ndị m nwere ike isi gosi na m ji ụmụnna ndị nọ ná mkpa kpọrọ ihe?’