Julaị 19-25
DIUTERỌNỌMI 16-18
Abụ nke 115 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ndị Ga-enyere Mmadụ Aka Ikpe Ikpe n’Ezi Omume”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 17:7—Gịnị mere Iwu Mozis ji kwuo ka ndị akaebe bụrụ ndị mbụ ga-eji nkume tụọ onye mere ihe ọjọọ? (it-1 787)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 16:9-22 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya magazin kwuru banyere ihe o kwuru. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Okwu: (Nkeji 5) w17.11 17 16-18—Isiokwu: È Nwere Ndị Ikpe n’Ọgbakọ Ndị Kraịst? (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ì Nwere Ike Ịsụ Ụzọ Oge Niile?: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Ọ ga-esi n’isiokwu abụọ bụ́ “Ì Nwere Ike Iji Otu Afọ Nwalee Ya?” na “Otú Ọsụ Ụzọ Ga-esi Na-arụzu Awa Ya.” Ha dị n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke ọnwa Julaị afọ 2016. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Na-akwado Ozi Anyị. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 12 ¶14-20
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 60 na Ekpere