AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Ndị Ga-enyere Mmadụ Aka Ikpe Ikpe n’Ezi Omume
Elela mmadụ anya n’ihu (Diut. 16:18, 19; it-1 343 ¶5)
Chọpụta ihe merenụ n’eziokwu (Diut. 17:4-6; it-2 511 ¶7)
E nwee ikpe siri ike, chọọ enyemaka (Diut. 17:8, 9; it-2 685 ¶6)
Ndị okenye kwesịrị ilezi anya hụ na ha na-eme ihe ndị a ma ha kpewe ikpe n’ọgbakọ.