Julaị 26–Ọgọst 1
DIUTERỌNỌMI 19-21
Abụ nke 141 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Ji Ndụ Mmadụ Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 21:19—Gịnị mere ụlọ ikpe obodo ji adị n’ọnụ ụzọ ámá obodo n’Izrel oge ochie? (it-1 518 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 19:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) bhs 138 ¶8 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Chọrọ Ka Anyị Na-akpachapụ Anya Eme Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị mere anyị kwesịrị iji na-akpachapụ anya? Olee ihe ndị anyị nwere ike ime iji na-akpachapụ anya?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 13 ¶1-7 na igbe dị na peeji nke 100 na nke 103
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 108 na Ekpere