Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Ji Ndụ Mmadụ Kpọrọ Ihe

Jehova Ji Ndụ Mmadụ Kpọrọ Ihe

Obodo mgbaba ndị e nwere n’Izrel dị n’ebe ọ ga-adịrị mmadụ mfe irute (Diut. 19:2, 3; w17.11 14 ¶4)

Obodo mgbaba ndị e nwere n’Izrel chebere ụmụ Izrel ka ikpe ọbara ghara ịma ha (Diut. 19:10; w17.11 15 ¶9)

Mmadụ ịkpọ nwanna ya asị nwere ike ime ka ikpe ọbara ma ya (Diut. 19:11-13; it-1 344)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ ụfọdụ m nwere ike isi gosi na m ji ndụ kpọrọ ihe ka Jehova?’