Julaị 5-11
DIUTERỌNỌMI 11-12
Abụ nke 40 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 11:29—Olee otú o nwere ike ịbụ na amaokwu a si mezuo? (it-1 925-926)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 11:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Na-eme Ebere”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-emetere Ndị Ị Na-amụrụ Ihe Ebere.
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ịta Ahụhụ—Jems 1:13. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 12 ¶1-8 na igbe dị na peeji nke 96
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 72 na Ekpere