AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya
Jehova chọrọ ka ụmụ Izrel jiri obi ha niile na mkpụrụ obi ha niile na-erubere ya isi, hụ ya n’anya, ma na-ejere ya ozi (Diut. 11:13; it-2 1007 ¶4)
Ọ chọrọ ka e bibie ihe niile e ji ekpere arụsị kpamkpam (Diut. 12:2, 3)
Ọ chọrọ ka onye ọ bụla na-efe ya n’otu ebe ọ họọrọ (Diut. 12:11-14; it-1 84 ¶3)
Jehova chọrọ ka ndị ya jiri obi ha niile na-efe ya, jụ ụdị ikpere arụsị niile ma dịrị n’otu.