Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Olee ihe Chineke bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Jen. 1:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee ụmụ mmadụ?

Nletaghachi

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee ụmụ mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 55:11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ndụ ga-adị mgbe Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee ụmụ mmadụ?