Ọgọst 1-7
1 NDỊ EZE 1–2
Abụ nke 98 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 2:37, 41-46—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe Shimiaị mejọrọ? (w05 7/1 30 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 1:28-40 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Nye ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Gwakwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Okwu: (Nkeji 5) km 1/15 2 ¶1-3—Isiokwu: Mụta Ihe n’Aka Ndị Bụ́ Aka Ochie n’Ikwusa Ozi Ọma. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ—Tinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị—Tinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze.
“Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ—Na-enye Aka n’Ebe A Na-arụ Ụlọ Ndị Nzukọ Jehova Nwe”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị—Na-enye Aka n’Ebe A Na-arụ Ụlọ Ndị Nzukọ Jehova Nwe.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 14
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 24 na Ekpere