Ọgọst 15-21
1 NDỊ EZE 5-6
Abụ nke 122 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 6:1—Gịnị ka amaokwu a na-eme ka anyị mata banyere Baịbụl? (g 5/12 17, igbe)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 5:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe e dere n’azụ broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malite mkparịta ụka. Gwa ya na ị ga-abịaghachi zaa ya ajụjụ e ji mere isi nke 01 na broshọ ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Gaa na nke onye i nyere broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ma gosi ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 06 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ịhụ Enyemaka Jehova Mgbe A Na-ewu Ụlọ Nzukọ Alaeze: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee akụkọ ụfọdụ gosiri na Jehova gọziri ọrụ iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze na Maịkronishia? Olee otú mmụọ nsọ si enyere ụmụnna aka mgbe ha na-arụ ụlọ ndị nzukọ Jehova nwe? Olee otú i si hụ ngọzi Jehova n’ọrụ iwu ụlọ ndị nke i sorola rụọ?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 16
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 20 na Ekpere