Ọgọst 22-28
1 NDỊ EZE 7
Abụ nke 7 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ihe Ogidi Abụọ Ahụ Na-akụziri Anyị”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 7:23—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta banyere nnukwu ite a na-akpọ “Oké Osimiri,” nke a rụrụ maka ụlọ nsọ Chineke? (it-1 263)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 7:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 06 nọmba nke 6 na Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
“Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme n’Ọnwa Septemba Maka Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Kpọnye vidio bụ́ Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ọmụmụ Baịbụl—Ọma 37:29. Kwuo otú a haziri ọgbakọ unu ga-esi mee mkpọsa a.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 17
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 13 na Ekpere