Ọgọst 29–Septemba 4
1 NDỊ EZE 8
Abụ nke 41 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 8:27—Gịnị ka ihe a Solomọn kwuru na-apụtaghị? (it-1 1060 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 8:31-43 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. Gosikwa ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Okwu: (Nkeji 5) km 5/10 2—Isiokwu: Ndị Kraịst Bụ́ Ndị Ozi Kwesịrị Ịna-ekpe Ekpere. (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ị̀ Na-achọ Ịma ma À Zaala Ekpere Gị?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Bụ “Onye Na-anụ Ekpere.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 18 nọmba nke 1-5
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 107 na Ekpere