Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha

Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha

Mgbe a na-enyefe Chineke ụlọ nsọ ahụ, Solomọn si n’ala ala obi ya kpee ekpere n’ihu ndị Izrel (1 Eze 8:20-22; w09 11/15 9 ¶9-10)

Solomọn toro Jehova, kama ime ka e towe yanwa (1 Eze 8:23, 24)

Solomọn ji obi umeala kpee ekpere (1 Eze 8:27; w99 1/15 17 ¶7-8)

Anyị niile kwesịrị ịmụta ihe n’otú Solomọn si kpee ekpere, karịchaa ndị na-edu n’ekpere n’ihu ọha. Anyị kwesịrị ịna-eche banyere otú ihe anyị na-ekwu dị Jehova karịa otú ọ dị ndị na-ege anyị ntị.