Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Bụ Chi Na-ekpe Ikpe Ziri Ezi

Jehova Bụ Chi Na-ekpe Ikpe Ziri Ezi

Jehova echefughị ihe ọjọọ e mere ndị Gibiọn (2 Sam. 21:1, 2)

Ọlaọcha na ọlaedo ewepụlighị ikpe ọbara mara Sọl na ndị ezinụlọ ya (Ọnụ Ọgụ. 35:31,33; 2 Sam. 21:3, 4)

E gburu mmadụ asaa n’ezinụlọ Sọl iji hụ na e kpere ikpe ziri ezi (2 Sam. 21:5, 6; it-1 932 ¶1)

Olee otú Ndị Rom 12:19-21 nwere ike isi nyere anyị aka ma e mee anyị ihe ọjọọ?