Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 18-24

2 SAMUEL 22

Julaị 18-24

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 12

  • Na-aṅụrị Ọṅụ Maka Otú Jehova Si Azọpụta Ndị Ya: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú Jehova si nyere ezinụlọ Nwanna Ganeshalingam aka n’oge a na-alụ agha na Siri Lanka? Olee otú akụkọ a si mee ka okwukwe gị sikwuo ike?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ ná nkebi nke 1

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 60 na Ekpere