AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Tụkwasị Jehova Obi Ka O Nyere Gị Aka
Jehova na-anụ mgbe anyị na-akpọ ya ka o nyere anyị aka (2 Sam. 22:7)
Jehova ka onye iro ọ bụla ike (2 Sam. 22:14-18; cl 19 ¶11)
Jehova anaghị ahapụ anyị ma anyị jidesie ya aka ike (2 Sam. 22:26; w10 6/1 26 ¶4-6)
Jehova ga-emeli ka nsogbu anyị kwụsị. Ma ọtụtụ mgbe, ihe ọ na-eme bụ iji mmụọ nsọ ya, Okwu ya, na ụmụnna anyị enyere anyị aka idi ha. (Ọma 55:22) Olee ihe anyị ga-eme ka Chineke nwee ike inyere anyị aka?