Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru

Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru

Eze Devid chọrọ ịkwanyere Bazilaị ùgwù maka ihe ọma o meere ya (2 Sam. 19:​32, 33; w07 7/15 14 ¶5)

Ebe ọ bụ na Bazilaị ma ebe ike ya ruru, o ji obi umeala jụ iso Devid gaa Jeruselem (2 Sam. 19:​34, 35; w07 7/15 14 ¶7)

Anyị kwesịrị ịma ebe ike anyị ruru ka Bazilaị (w07 7/15 15 ¶1-2)

Ịma ebe ike anyị ruru ga-eme ka anyị mara ihe ndị anyị ga-emeli na ihe ndị anyị na-agaghị emeli. Ka anyị nwee ike ime ihe dị Jehova mma, anyị ga-adịrịrị umeala n’obi. (Maị. 6:8) Olee uru ịkpa àgwà a ga-abara anyị?