Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgọst 14-20

NEHEMAYA 8-9

Ọgọst 14-20

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Nehe. 8:2, 8​—Ebe ọ bụ na ndị ahụ gbakọtaranụ “nwere ike ige ntị ma ghọta” ihe ndị a na-agụpụta n’Iwu ahụ, oleezi ihe mere ndị Livaị ji na-akọwa ya? (it-1 145 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 8:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ