Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe Ezra na-agụpụtara ndị Izrel Iwu Jehova, na-etokwa Jehova

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”

“Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”

Ndị Izrel zukọtara ka ha nụ Iwu Chineke Ezra na-agụpụta (Nehe. 8:1, 2; w13 10/15 21 ¶2; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ihe a bụ oge ndị Izrel kwesịrị iji ṅụrịa ọṅụ n’ofufe ha na-efe Jehova, ọ bụghị oge ha kwesịrị iruwe uju maka mmehie ndị ha mere n’oge gara aga (Nehe. 8:9, 11, 12)

Ọṅụ Jehova bụụrụ ndị na-efe ya ebe a rụsiri ike (Nehe. 8:10; w07 7/15 22 ¶9-10)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘N’agbanyeghị nsogbu ndị na-abịara m, olee ihe ndị mere m kwesịrị iji na-enwe ọṅụ?’