Ọgọst 21-27
NEHEMAYA 10-11
Abụ nke 37 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ha Hapụrụ Ihe Ụfọdụ Maka Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Nehe. 10:34—Gịnị mere e ji gwa ndị Izrel ka ha na-ebute nkụ? (w06 2/1 11 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 10:28-39 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gị na ya jirikwa obere oge kwurịta ihe dị n’ebe e dere “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 4)
Okwu: (Nkeji 5) w11 2/15 15-16 ¶12-15—Isiokwu: Àjà Chineke Na-anabata Taa. (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Olee Ihe Ndị I Bu n’Obi Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ?”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
“Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Septemba Iji Gwa Ndị Mmadụ Gbasara Alaeze Chineke”: (Nkeji 5) Okwu onye nlekọta ije ozi ga-ekwu. Mee ka ụmụnna nwee mmasị iso mee mkpọsa a, kwuokwa otú a haziri ọgbakọ unu ga-esi mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 55 nọmba nke 1-4
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 92 na Ekpere