Ọgọst 28–Septemba 3
NEHEMAYA 12-13
Abụ nke 34 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Nehe. 13:10—Ebe ọ bụ na ndị na-abụ abụ n’ụlọ nsọ bụkwa ndị Livaị, gịnịzi mere e ji kwuo “ndị Livaị,” kwuokwa ndị “na-abụ abụ”? (it-2 452 ¶9)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 12:27-39 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff nchịkọta isi nke 11, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
“Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 55 nọmba nke 5 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 84 na Ekpere