Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi

Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi

Jehova nyere iwu ka ndị Amọn na ndị Moab ghara ‘ịbata n’ọgbakọ’ ụmụ Izrel n’ihi otú ha si megide ndị Chineke (Nehe. 13:1, 2; it-1 95 ¶5)

Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Elayashib hapụrụ onye Amọn ka ọ na-anọ n’ebe a na-anọ eri nri n’ụlọ nsọ (Nehe. 13:4, 5; w13 8/15 4 ¶5-6)

Nehemaya gosiri na ọ na-akwado Jehova mgbe ọ chụpụrụ onye iro Chineke ahụ Elayashib hapụrụ ka ọ na-anọ n’ụlọ nsọ (Nehe. 13:7-9)

Ọ bụrụ na ndị anyị na-emeta enyi bụ ndị na-ahụghị Jehova n’anya, ànyị na-egosi na anyị na-akwado Jehova?​—w96 3/15 16 ¶6.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú obi na-adị Jehova maka ụdị ndị m na-emeta enyi?’