Ọgọst 7-13
NEHEMAYA 5-7
Abụ nke 17 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nehemaya Chọrọ Ijere Ndị Ọzọ Ozi, Ọ Bụghị Ka Ndị Ọzọ Jeere Ya Ozi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Nehe. 6:13—Gịnị mere ọ gaara eji bụrụ mmehie ma a sị na Nehemaya gara zoo n’ụlọ nsọ? (w07 7/1 30 ¶15)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 5:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Okwu: (Nkeji 5) w13 5/15 7 ¶17-19—Isiokwu: Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Na-enyere Ibe Ha Aka. (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 53
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 35 na Ekpere