Julaị 10-16
EZRA 7-8
Abụ nke 82 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ezra 8:1—Gịnị mere ọtụtụ ndị Juu nọ na Babịlọn enwechaghị mmasị iso Ezra laghachi Jeruselem? (w06 1/15 19 ¶10)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ezra 8:21-36 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Ịta Ahụhụ—1 Jọn 5:19. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 50 nọmba nke 1-5 na vidio bụ́ Chebe Ụmụ Gị nke dị n’igbe bụ́ “Ị̀ Ma Ihe A?”
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 134 na Ekpere