Julaị 17-23
EZRA 9-10
Abụ nke 89 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ezra 10:44—Gịnị mere ha ji chụpụkọta ụmụ ha na ndị nwunye ha? (w06 1/15 20 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ezra 9:1-9 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri traktị bụ́ Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị? malite mkparịta ụka. Sizie na ya banye n’isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. (th ihe ọmụmụ nke 13)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff okwu mmalite isi nke 11 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Nrubeisi Na-echebe Anyị (2 Tesa. 1:8): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nrubeisi Na-echebe Anyị. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị ga-eme tupu agha Amagedọn amalite?
Olee uru anyị na-erite ugbu a n’ihi na anyị na-erube isi?
Olee ihe jikọrọ agha Amagedọn na irube isi?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 50 nọmba nke 6-7 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 133 na Ekpere