Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata

Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata

Ụfọdụ ndị Izrel lụrụ ụmụ nwaanyị ndị na-ekpere arụsị (Ezra 9:1, 2; w06 1/15 20 ¶1)

Ha leghaara iwu doro anya Jehova nyere ha anya (Ezra 9:10-12)

Nnupụisi ha kpataara ha na ndị ezinụlọ ha nnukwu ahụhụ (Ezra 10:10, 11, 44)

Iwu niile Jehova nyere anyị bụ maka ọdịmma anyị. (w09 10/1 10 ¶6) Irubere Jehova isi ga-eme ka anyị zere ọtụtụ nsogbu ugbu a, meekwa ka anyị nweta ọtụtụ ngọzi n’ọdịnihu.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú irubere Jehova isi sirila mee ka m ghara ịdaba ná nsogbu?’