Julaị 24-30
NEHEMAYA 1-2
Abụ nke 47 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ozugbo Ahụ, M Kpere Ekpere”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Nehe. 2:4—Nke a ọ̀ bụ nke mbụ Nehemaya na-ekpe ekpere banyere ihe a, gịnịkwa ka anyị nwere ike ịmụta na ya? (w13 11/15 5 ¶12-13)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 2:11-20 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 16)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 11 okwu mmalite Mụtakwuo Ihe na nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Jehova Ọ̀ Na-aza Ekpere?: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Jehova Ọ̀ Na-aza Ekpere? Jụzie ụmụnna ajụjụ a: Gịnị ka vidio a na-akụziri anyị banyere ikpe ekpere?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 51
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 102 na Ekpere