Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ozugbo Ahụ, M Kpere Ekpere”

“Ozugbo Ahụ, M Kpere Ekpere”

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Nehemaya Na-ekwu.]

Nehemaya kpere ekpere tupu ya azaa eze ajụjụ ọ jụrụ ya (Nehe. 2:2-4; w08 2/15 3 ¶5)

Eze kwetara imere Nehemaya ihe ọ rịọrọ ya (Nehe. 2:5, 6)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee ihe anyị ga-eme ma a gwa anyị na mberede ka anyị kọwaa ihe anyị kweere?​—be 178 ¶1.