Julaị 3-9
EZRA 4-6
Abụ nke 148 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ezra 6:6—Gịnị mere okwu ahụ bụ́ “n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis” (ma ọ bụ, “ógbè dị n’Ofe Osimiri”) ji dị mkpa? (w93 6/15 32 ¶3-5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ezra 4:8-24 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Ịta Ahụhụ—Jems 1:13. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya banyere ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ịgbachitere Ozi Ọma na Iji Ihe Iwu Kwuru Akwado Izisa Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 49 nọmba nke 6 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 130 na Ekpere