Ihe I Nwere Ike Ikwu
TETA!
Otú a ga-esi enye ya: O nweere ọtụtụ ihe mara mma e kwuru na Teta! a. [Nye onye ahụ otu Teta!]
Ajụjụ: Ị̀ ma na Ndịàmà Jehova na-asụgharị akwụkwọ ha dị iche iche n’ihe karịrị narị asụsụ asaa na iri ise?
Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 14:6
TETA!
Ajụjụ: Ì chere na ihe e kwuru n’amaokwu Baịbụl a anyị ga-agụ ugbu a ga-enyeliri di na nwunye aka ma ha na-ekwurịta nsogbu ha?
Amaokwu Baịbụl: Jems 1:19
Otú a ga-esi enye ya: [Gosi ya isiokwu dị́ na peeji nke 10-11.] Isiokwu a ga-akọwakwuru gị ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru nwere ike inyere di na nwunye aka ma ha na-ekwurịta nsogbu ha.
TRAKTỊ
Ajụjụ: Biko, legodị ajụjụ a dị́ ebe a. [Gụpụtara ya ajụjụ ahụ dị́ n’ihu traktị ahụ na azịza ndị dị n’okpuru ya.] Gịnị ka i chere?
Amaokwu Baịbụl: [Amaokwu Baịbụl dị na peeji nke 2 na traktị nke ọ bụla]
Otú a ga-esi enye ya: Traktị a ga-akọwara gị uru ihe a Baịbụl kwuru ga-abara gị.
DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA
Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.