Jun 13-19
ABỤ ỌMA 38-44
Abụ nke 4 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka”: (Nkeji 10)
Ọma 41:1, 2—Ndị na-enyere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha aka na-enwe obi ụtọ (w15 12/15 24 ¶7; w91 10/1 14 ¶6)
Ọma 41:3—Ndị ji obi ha niile na-efe Jehova rịawa ọrịa, ọ na-elekọta ha (w08 9/15 5 ¶12-13)
Ọma 41:12—Ndị na-arịa ọrịa ga-atachili obi ma ha cheta na ọrịa agaghị adị n’ọdịnihu (w15 12/15 27 ¶18-19; w08 12/15 6 ¶15)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 39:1, 2—Olee otú anyị ga-esi na-eche ọnụ anyị nche? (w09 5/15 4 ¶5; w06 5/15 20 ¶13)
Ọma 41:9—Olee otú Jizọs si gosi na a ga-eme ya ụdị ihe e mere Devid? (w11 8/15 13 ¶5; w08 9/15 5 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 42:6–43:5
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 3 2016
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 3 2016
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 2 ¶4-5—Ná mmechi, kpọnyetụrụ ya vidio dị na jw.org/ig bụ́ Chineke Ò Nwere Aha?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ!: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ! (Abụ nke 24). (Gaa na jw.org/ig, pịa IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ỤMỤAKA.) Tụleekwanụ “Ihe Ị Ga-eme” ya na ya so, ya bụ, “Olee Ihe Dị́ Iche n’Otú Ndụ Dị Ugbu A na Otú Ọ Ga-adị n’Ọdịnihu?” Jirinụ ajụjụ ndị a tụlee ya: Olee ihe ndị ga-agbanwe na Paradaịs? Olee ihe ndị ị na-atụ anya ha? Olee otú icheta ha ga-esi eme ka ị na-atachi obi?—2 Kọr. 4:18.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 17 ¶14-22, na igbe dị na peeji nke 152
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 36 na Ekpere