Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka
Obi kwesịrị isi ndị ji obi ha niile na-efe Jehova ike na ọ ga-enyere ha aka n’ụdị nsogbu ọ bụla bịaara ha
-
Ọrịa jiri Devid aka ọjọọ
-
Devid nyeere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha aka
-
Devid atụghị anya na Jehova ga-eji ọrụ ebube agwọ ya, kama ọ rịọrọ ya ka o nyere ya aka, kasie ya obi, ma nye ya amamihe
-
Jehova ma na Devid na-eguzosi ike n’ezi ihe