Jun 20-26
ABỤ ỌMA 45-51
Abụ nke 67 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Agaghị Eleghara Onye Obi Ya Tiwara Etiwa Anya”: (Nkeji 10)
Ọma 51:1-4—Devid kwara ezigbo ụta maka mmehie o mere (w93 3/15 10-11 ¶9-13)
Ọma 51:7-9—Obi ga-amaliteghachi ịdị Devid ụtọ ma Jehova gbaghara ya (w93 3/15 12-13 ¶18-20)
Ọma 51:10-17—Devid maara na Jehova ga-agbaghara onye ji obi ya niile chegharịa (w15 6/15 14 ¶6; w93 3/15 14-17 ¶4-16)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 45:4—Gịnị bụ eziokwu kacha mkpa e kwesịrị ime ka o doo ewu na ọkụkọ anya? (w14 2/15 5 ¶11)
Ọma 48:12, 13—Olee ọrụ dị mkpa amaokwu ndị a kwuru anyị kwesịrị ịna-arụ? (w15 7/15 9 ¶13)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 49:10–50:6
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.3 10-11
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.3 10-11
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 3 ¶1—Ná mmechi, gwa onye ahụ gbasara vidio dị na jw.org/ig bụ́ Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?, gị akpọnyetụrụ ya vidio ahụ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Alaeze Chineke Achịala Otu Narị Afọ, Chịrịkwa Na-aga”: (Nkeji 15) Ajụjụ na azịza. Buru ụzọ Kpọnye vidio bụ́ Alaeze Chineke Achịala Otu Narị Afọ, Chịrịkwa Na-aga. Ọ dị na jw.org/ig. E lere ya ruo n’ebe e dere “Foto Ihe Nkiri nke Okike,” a kwụsị. (Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ebe e dere VIDIO.)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 18 ¶1-13
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 109 na Ekpere