Jun 6-12
ABỤ ỌMA 34-37
Abụ nke 95 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Tụkwasị Jehova Obi ma Na-eme Ihe Ọma”: (Nkeji 10)
Ọma 37:1, 2—Lekwasị anya n’ozi gị, ọ bụghị n’otú o si yie ka ihe ọ̀ na-agaziri ndị ajọ omume (w03 12/1 9-10 ¶3-6)
Ọma 37:3-6—Tụkwasị Jehova obi, na-eme ihe ọma, ọ ga-agọzikwa gị (w03 12/1 10-12 ¶7-15)
Ọma 37:7-11—Nwee ndidi ma na-echere ruo mgbe Jehova ga-ebibi ndị ajọ omume (w03 12/1 13-14 ¶16-20)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 34:18—Gịnị ka Jehova na-eme ma “ndị obi ha tiwara etiwa” na “ndị e gburu mmụọ ha” chọọ enyemaka ya? (w11 6/1 19)
Ọma 34:20—Olee otú amụma dị́ n’amaokwu Baịbụl a si mezuo n’isi Jizọs? (w13 12/15 21 ¶19)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 35:19–36:12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Jiri Vidio Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri vidio dị na jw.org/ig bụ́ Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl? kọwaa otú e nwere ike isi eme ihe ndị dị n’isiokwu nta bụ́ “Otú Ị Ga-esi Eme Ya.” (Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ebe e dere AKWỤKWỌ NA BROSHỌ. Chọta broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Mepezie isiokwu bụ́ “Ozi Ọma Ahụ Ò Si n’Aka Chineke n’Eziokwu?” ka ị hụ vidio ahụ.)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 17 ¶1-13
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 61 na Ekpere