USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Jun 2018
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Ihe gị na mmadụ nwere ike ikwu gbasara amụma ndị Baịbụl buru gbasara ụbọchị ikpeazụ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jizọs Mezuru Amụma
Denye amaokwu kwuru ihe mere ná ndụ Jizọs n’okpuru amụma nke o mezuru.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya
Jizọs mere ihe anyị kwesịrị iṅomi karịchaa mgbe anyị nwere nsogbu ma ọ bụ mgbe a na-akpagbu anyị.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ṅomie Ịdị Umeala n’Obi Meri
Jehova họọrọ Meri ka ọ rụọ ọrụ pụrụ iche ọ na-enweghị onye rụtụrụla ya ma ọ bụkwanụ onye ga-arụ ụdị ya ọzọ n’ihi na ọ ma na ọ dị njikere ime uche ya.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-agba Mbọ Ka Unu na Jehova Na-adịkwu ná Mma?
Jizọs ji ofufe Chineke kpọrọ ihe ma na-asọpụrụ ndị mụrụ ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Jiri Ife Chineke Kpọrọ Ihe
Ndị nne na nna nwere ike inyere ụmụ ha aka iji ife Chineke kpọrọ ihe ma ọ bụrụ na ha ana-akụziri ha Okwu Chineke mgbe niile.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs
Olee ihe Jizọs ji merie n’ọnwụnwa atọ Ekwensu na-ejikarị anwa ndị mmadụ?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Gbaara Nsogbu Na-esi n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet Ọsọ
Ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet nwere uru, nwee ọghọm. Anyị nwere ike iji ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru chọpụta ma zere ihe ndị nwere ike ime ka anyị banye ná nsogbu n’ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet