Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jun 18-​24

LUK 2-3

Jun 18-​24
  • Abụ nke 133 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-agba Mbọ Ka Unu na Jehova Na-adịkwu ná Mma?”: (Nkeji 10)

    • Luk 2:41, 42—Jizọs so ndị mụrụ ya gaa Ememme Ngabiga (nwtsty ihe a kọwara na Luk 2:41)

    • Luk 2:46, 47—Jizọs gere ndị ndú okpukpe ntị, jụọkwa ha ajụjụ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 2:51, 52—Jizọs nọgidere “na-edo onwe ya n’okpuru” ndị mụrụ ya. O nwetakwara ihu ọma Chineke na nke ndị mmadụ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu ndị a)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 2:14—Gịnị ka ihe amaokwu a kwuru pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 3:23—Ònye bụ nna Josef? (wp16.3 9 ¶1-3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 2:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosizie otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 2/15 26-27—Isiokwu: Gịnị Mere Ndị Juu Ji “Na-atụ Anya” Mesaya na Narị Afọ Mbụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ