Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs
Setan na-agbalị ime ka ihe ọjọọ gụwa obi anyị agụụ iji mebie adịm ná mma anyị na Jehova. Ọ na-agbalị ịchọpụta ihe ndị na-amasị onye nke ọ bụla n’ime anyị na otú ihe si dịrị anyị ka o jiri ya nwaa anyị.
Olee ihe Jizọs ji merie n’ọnwụnwa atọ Ekwensu na-anwakarị ndị mmadụ? (Hib. 4:12; 1 Jọn 2:15, 16) Olee otú m nwere ike isi na-eme ka Jizọs?